Obi'm Dere Ju

Track lyrics




Verse 1

My life, my wealth, my peace, my health,
everything I get na Baba God oo
Protection and affection
In Him is satisfaction
Ihe nile nwere n'uwa diya naka

Refrain

Nwa nne'muo - oji chukwu ji ihe
Nwa nne'muo - oji chukwu ji ihe
adala nba lèe- oji chukwu ji ihe (eyiiii)
Ihe nile nwere n'uwa di ya naka

Chorus

Obi'm dere ju atuna ujo- Obi'm dere ju
when I think of echeta obi esie ike -obim dere ju
Obi'm dere ju adana nba- Obi'm dere ju
when I remember agu n'eche nba -obim dere ju

Verse 2

No matter wetin dey happen
I no go shake ooo
My God bu agu bata ngbada awara oso
agu n'eche nba bata obodo edere jigi jigi
onye nwere Jesus were ihe nile

Refrain

Nwa nne'muo - oji chukwu ji ihe
Nwa nne'm - oji chukwu ji ihe
atula egwu ozo- oji chukwu ji ihe
Ihe nile nwere n'uwa di ya naka

Chorus

Obi'm dere ju atuna ujo- (eyiii iye iye iye iye) Obi'm dere ju
when I think of echeta obi esie ike -obim dere ju
atula egwu, adala nba Chukwu no ya- obi'm dere ju
when I remember agu n'eche nba muo -obim dere ju

Hook

If you no get money my brother- Obi'm dere ju
make you no fear, God na great provider- Obi'm dere ju
If you dey fin pikin my sister-obi'm dere ju
anyi were Chukwu ji nwa eme oji

Refrain

Nwa nne'muo - oji chukwu ji ihe
Eyiiii - oji Chukwu ji ihe
Adala nba, atula egwu ozo - oji Chukwu ji ihe
Ihe nile nwere n'uwa di ya naka

Chorus

Obi'm dere ju atuna ujo- Obi'm dere ju
when I think of echeta obi esie ike -obim dere ju
Obi'm dere ju adana nba- Obi'm dere ju
when I remember agu n'eche nba -obim dere ju(2X)

Chorus

Obi'm dere ju atuna ujo
So ngi bu Chi mara obi'muo
Obi'm dere ju adana nba
Chukwu mara ihe oma oga emere muo- obim dere ju.